У нас вы можете посмотреть бесплатно Chukwu Nna Biko Nuru Aririo Anyi - | Voice & Organ by Ugochukwu Naz Anukanti. или скачать в максимальном доступном качестве, видео которое было загружено на ютуб. Для загрузки выберите вариант из формы ниже:
Если кнопки скачивания не
загрузились
НАЖМИТЕ ЗДЕСЬ или обновите страницу
Если возникают проблемы со скачиванием видео, пожалуйста напишите в поддержку по адресу внизу
страницы.
Спасибо за использование сервиса ClipSaver.ru
Igbo Catholic HYMN for supplication and meditative intercession. CHORUS: Chukwu Nna biko, nuru aririo anyi, Osebuluwa, nuru akwa umu gi, mgbe onwunwa na-achughari anyi Ka ebili mmiri, Chineke doo zoputa anyi. 1. Leenu Ka obodo anyi si Ada kpokoro tipia, Leenu Ka obodo anyi si Ada kpokoro tipia. Meremere n'ihu, gwompiti n'azu, Meremere n'ihu, gwompiti n'azu. O chi m ooo (ch) 2. Unu ahula eziokwu anorozi n'ala anyi, unu ahula nwanne amarozikwa nwanne ya. Onye gafee ogwe o si ogwe gbajisia, Onye gafee ogwe o si ogwe gbajie. O chi m ooo (ch).