У нас вы можете посмотреть бесплатно Onyeka Onwenu - Bia Nulu или скачать в максимальном доступном качестве, видео которое было загружено на ютуб. Для загрузки выберите вариант из формы ниже:
Если кнопки скачивания не
загрузились
НАЖМИТЕ ЗДЕСЬ или обновите страницу
Если возникают проблемы со скачиванием видео, пожалуйста напишите в поддержку по адресу внизу
страницы.
Спасибо за использование сервиса ClipSaver.ru
Lyrics: Bia nulu olu anyi o Nna, bia nulu olu anyi o Bia nulu olu anyi o Nna, bia nulu olu anyi o Onwero mgbe ike mmadu ga kali ike Chukwu Onwero mgbe ike ekwensu ga kali ike Chukwu Nna bia nulu Onye keluwa Bia nulu olu anyi o Nna bia nulu Olisa ebuluwa Bia nulu olu anyi o Bia nulu olu anyi o Nna, bia nulu olu anyi o Bia nulu olu anyi o Nna, bia nulu olu anyi o Onwero mgbe ike mmadu ga kali ike Chukwu Onwero mgbe ike mmadu ga kali ike Chukwu Nna bia nulu Onye keluwa Bia nulu olu anyi o Nna bia nulu Onye keluwa Bia nulu olu anyi o Ogini na tu g'egwu Tinye obi gi na Chukwu Chukwu bu ya nwe ndu ga bu onye-nche gi Ogini na tu g'egwu Ma kpelu Chukwu Nna ga nulu Onye keluwa ga nulu olu gi Onye'nwem bia nulu Olisa ebuluwa Bia nulu olu anyi o Bia nulu olu anyi o Nna, bia nulu olu anyi o Bia nulu olu anyi o Nna, bia nulu olu anyi o Onwero mgbe ike mmadu ga kali ike Chukwu Onwero mgbe ike mmadu ga kali ike Chukwu Nna bia nulu Onye keluwa Bia nulu olu anyi o Nna bia nulu Onye keluwa Bia nulu olu anyi o Bia nulu Onye keluwa Bia nulu olu anyi o Onye'nwem bia nulu Olisa ebuluwa Bia nulu olu anyi o Bia nulu Bia nulu olu anyi o Onye'nwem bia nulu Olisa ebuluwa Bia nulu olu anyi o Bia nulu olu anyi o Nna, bia nulu olu anyi o Bia nulu olu anyi o Nna, bia nulu olu anyi o Onwero mgbe ike mmadu ga kali ike Chukwu Onwero mgbe ike mmadu ga kali ike Chukwu Nna bia nulu Onye keluwa Bia nulu olu anyi o Nna bia nulu Onye keluwa Bia nulu olu anyi o Bia nulu olu anyi o Nna, bia nulu olu anyi o Bia nulu olu anyi o Nna, bia nulu olu anyi o Onwero mgbe ike mmadu ga kali ike Chukwu Onwero mgbe ike mmadu ga kali ike Chukwu Nna bia nulu Onye keluwa Bia nulu olu anyi o Nna bia nulu Onye keluwa Bia nulu olu anyi o Bia nulu olu anyi o Nna, bia nulu olu anyi o Bia nulu olu anyi o Nna, bia nulu olu anyi o Onwero mgbe ike mmadu ga kali ike Chukwu Golden Songs Vol 1