У нас вы можете посмотреть бесплатно Igbo Responsorial Psalm for Second Sunday of Easter, Year 2 (Divine Mercy Sunday), 2024. или скачать в максимальном доступном качестве, видео которое было загружено на ютуб. Для загрузки выберите вариант из формы ниже:
Если кнопки скачивания не
загрузились
НАЖМИТЕ ЗДЕСЬ или обновите страницу
Если возникают проблемы со скачиванием видео, пожалуйста напишите в поддержку по адресу внизу
страницы.
Спасибо за использование сервиса ClipSaver.ru
ABUOMA NA AZIZA YA 117:2-4, 15-18, 22-24. Az 1 Aziza: Nyenu Onyenweanyi ekele n’ihi na O di mma. N’ihi na ihunanya Ya enweghi ngwucha. 1. Ka umu Izrel kwuo si: “Ihunanya Ya enweghi ngwucha.” Ka umu Eron kwuo si: “Ihunanya Ya enweghi ngwucha.” Ka ndi nile na-aturu Onyenweanyi egwu kwuo si: “Ihunanya Ya enweghi ngwucha”. Aziza. 2. A kpagidesiri m ike ka m daa, ma Onyenweanyi nyeere m aka gbaputa m. Onyenweanyi bu ike m na ukwe m. O bu Onye nzoputa m. Uda mkpu onu na mmeri di n’ebe obibi nke ndi ezi omume. Aziza. 3. Nkume nke ndi na-ewu ulo juru aju aghoola ide ji ulo. Ihe a bu oru ebube nke Onyenweanyi, ma o bukwa ihe itunanya n’ebe anyi no. Taa bu ubochi nke Onyenweanyi mere. Ka anyi nurianu onu biakwa nwee obi anuri. Aziza. Responsorial Psalm Ps 118:2-4, 13-15, 22-24 R. (1) Give thanks to the LORD, for he is good, his love is everlasting. or: R. Alleluia. Let the house of Israel say, "His mercy endures forever." Let the house of Aaron say, "His mercy endures forever." Let those who fear the LORD say, "His mercy endures forever." R. Give thanks to the LORD, for he is good, his love is everlasting. or: R. Alleluia. I was hard pressed and was falling, but the LORD helped me. My strength and my courage is the LORD, and he has been my savior. The joyful shout of victory in the tents of the just: R. Give thanks to the LORD, for he is good, his love is everlasting. or: R. Alleluia. The stone which the builders rejected has become the cornerstone. By the LORD has this been done; it is wonderful in our eyes. This is the day the LORD has made; let us be glad and rejoice in it. R. Give thanks to the LORD, for he is good, his love is everlasting. or: R. Alleluia.