У нас вы можете посмотреть бесплатно Igbo Responsorial Psalm, 17th Sunday in Ordinary Time. или скачать в максимальном доступном качестве, видео которое было загружено на ютуб. Для загрузки выберите вариант из формы ниже:
Если кнопки скачивания не
загрузились
НАЖМИТЕ ЗДЕСЬ или обновите страницу
Если возникают проблемы со скачиванием видео, пожалуйста напишите в поддержку по адресу внизу
страницы.
Спасибо за использование сервиса ClipSaver.ru
ABUOMA NA AZIZA YA 144:10-11, 15-18, Az. 16 *Aziza: Aka Onyenweanyi na-azu anyi. O na-egboro anyi mkpa anyi nile. 1. Onyenweanyi, ka oru aka Gi nile kelee Gi. Ka ndi kwere na Gi gozie Gi. Ha ga-ako akuko ebube nke alaeze Gi, biakwa na-ekwuputa ike Gi. Aziza 2. Anya dum ji ntukwasa obi na-ele Gi. O bu Gi na-enye ihe o bula nri ya na mgbe ya. O bu Gi na-asaghe aka were nye ihe o bula di ndu afo ojuju. Aziza 3. Onyenweanyi ziri ezi n’uzo Ya niile. Oru Ya dum dikwa aso. Onyenweanyi no ndi na-akpoku Ya nso. O no ndi ji ezi okwu na-akpoku Ya nso. Aziza. Responsorial Psalm Ps 145:10-11, 15-16, 17-18 R. (cf. 16) The hand of the Lord feeds us; he answers all our needs. 1. Let all your works give you thanks, O LORD, and let your faithful ones bless you. Let them discourse of the glory of your kingdom and speak of your might. 2. The eyes of all look hopefully to you, and you give them their food in due season; you open your hand and satisfy the desire of every living thing. 3. The LORD is just in all his ways and holy in all his works. The LORD is near to all who call upon him, to all who call upon him in truth.