У нас вы можете посмотреть бесплатно Igbo Responsorial Psalm, Uka nke isii n’oge na-adanyeghi n’emume . Sixth Sunday in Ordinary Time. или скачать в максимальном доступном качестве, видео которое было загружено на ютуб. Для загрузки выберите вариант из формы ниже:
Если кнопки скачивания не
загрузились
НАЖМИТЕ ЗДЕСЬ или обновите страницу
Если возникают проблемы со скачиванием видео, пожалуйста напишите в поддержку по адресу внизу
страницы.
Спасибо за использование сервиса ClipSaver.ru
ABUOMA NA AZIZA YA 1:1-4. 6 Az. 39:5 Aziza: Anuri ga-adiri onye tukwasiri obi na Dinwenu. 1. N’ezie anuri bu nke onye ahu anaghi eso ndumodu ndi ajo omume; onye anaghi eguzo n’uzo ndi mmehie ma o bu sonye n’otu ndi na-akwa emu. Kama anuri ya bu n’iwu nke Dinwenu. O na-atughari ya obi ehihie na anyasi. Aziza. 2. O di ka osisi a kunyere ebe mmiri si ehudata, nke na-amita mkpuru n’oge ya; akwukwo ya agaghi agbuchasi, agamnihu ga-adi n’oru ya mgbe nile. 3. O dighi otu a maka ndi ajo omume. Ikuku ga-ebusasi ha dika o si ebusa utu oka. Onyenweanyi na-echegide uzo ndi ezi omume, mana nke ndi ajo omume na-eduba na mbibi. Aziza.