У нас вы можете посмотреть бесплатно Igbo Responsorial Psalm for the 4th Sunday in Ordinary Time, Year A. или скачать в максимальном доступном качестве, видео которое было загружено на ютуб. Для загрузки выберите вариант из формы ниже:
Если кнопки скачивания не
загрузились
НАЖМИТЕ ЗДЕСЬ или обновите страницу
Если возникают проблемы со скачиванием видео, пожалуйста напишите в поддержку по адресу внизу
страницы.
Спасибо за использование сервиса ClipSaver.ru
ABUOMA NA AZIZA YA 145:7-10 Az. Mt.5:3 Aziza: Ngozi diri ndi dara ogbenye n’ime mmuo, n’ihi na alaeze eluigwe bu nke ha. 1. Onyenweanyi na-edebe nkwa O kwere ruo mgbe ebighi ebi. O na-ekpeziri ndi a na-emegbu emegbu ikpe, biakwa na-enye ndi aguu na-agu nri. Onyenweanyi na-ahapu ndi eji eji ka ha nwere onwe ha. Aziza. 2. Onyenweanyi na-eme ka ndi kpuru isi huwa uzo. Onyenweanyi na-ekulite ndi huru ehuru. Onyenweanyi huru ndi ezi omume n’anya. Onyenweanyi na-echekwaba ndi obia. Aziza. 3. Onyenweanyi na-eguzowe nwamgbei na nwanyi isimkpe. Ma o na-ahighari uzo onye na-aru ala ka o gbagoro agbagoro. Onyenweanyi ga-achigide ruo mgbe ebighi ebi. Zayon, Chineke gi ga-achigide ruo na ndudugandu nile Alleluia. Aziza. Responsorial Psalm from usccb.org Ps 146:6-7, 8-9, 9-10 R. (Mt 5:3) Blessed are the poor in spirit; the kingdom of heaven is theirs! or: R. Alleluia. 1. The LORD keeps faith forever, secures justice for the oppressed, gives food to the hungry. The LORD sets captives free. 2. The LORD gives sight to the blind; the LORD raises up those who were bowed down. The LORD loves the just; the LORD protects strangers. 3. The fatherless and the widow the LORD sustains, but the way of the wicked he thwarts. The LORD shall reign forever; your God, O Zion, through all generations. Alleluia